Sikha Chatterjee
Ọdịdị
Sikha Chatterjee bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị India si Bharatiya Janata Party. Na Mee 2021, a họpụtara ya ka ọ bụrụ onye otu ndị omebe iwu West Bengal sitere na mpaghara Dabgram-Phulbari na mpaghara Jalpaiguri. Ọ meriri Trinamool Congress heavyweight na Minister Transport nke West Bengal Goutam Deb na oke nke 27,593 votes. Ọ bụ onye ndu mmegide nke Rajganj Panchayat Sammittee. Ọ bụbu onye ndu Trinamool Congress.. [1][2][3][4]
Ebem si dee
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ "Sikha Chatterjee (Criminal & Asset Declaration)". My Neta.com (in Bekee). Retrieved 2021-05-15.
- ↑ "Development vs identity in Gautam Deb's constituency". The Telegraph India (in Bekee). Retrieved 2021-05-15.
- ↑ "Dabgram-Fulbari, West Bengal Assembly election result 2021". The India Today (in Bekee). Retrieved 2021-05-15.
- ↑ "BJP weathers TMC storm in north Bengal By Bappaditya Chatterjee". The Outlook India (in Bekee). Retrieved 2021-05-15.